• PRESIDENTIAL ADDRESS

    SYNOD PRAYER

    Oh Lord our God. God of power and might; the giver, sustainer and preserver of all life. We give You thanks, praise, honour and adoration for being good and gracious in Your dealings with us, even in the midst of the present hard times we find ourselves. May all glory and dominion be to Your Name. Merciful Father forgive us our unfaithfulness and unworthiness. In Your mercy answer us from Your throne of grace. We are grateful that You have gathered us again this year as a Diocese in this holy convocation of Your people. We humbly pray that You bless our Bishop and his family and all who serve You in this Diocese. Grant us peaceful deliberations in this Synod. In Your mercy and foreknowledge, reveal to us the very truth of our existence on earth, in such a way that, at the end we will be convinced that we are nothing but dust without You. May this knowledge inspire us to use every opportunity and privilege we have for the well-being of others and to Your glory; to the end that our souls may have eternal rest with You. These we ask through Him, whose knowledge is eternal life and whose service is perfect freedom, even Jesus the Christ our Lord and Savior. Amen. EKPERE SINỌD Onyeweanyi Chineke, Onye dị ike nwekwa ume; Onye n'enye, na onye nchekwa ndụ nile. Anyị na enye Gị ekele, otuto, nkwanye ugwu, na ọjịja nma n’ihi ịdị nma na amara Ị na emere anyị tụmadị, n'oge a ihe siri ike. Ka otuto nile na ịchị isi nile dịrị aha Gị. Nna nke amara, gbaghara ekwesịghị ntụkwasị obi na erughieru anyị site n'obi ebere Gị zaa anyị, site na oche eze amara Gị. Obi dị anyị uto n'ihi na Ị kpọkọtara anyị ọzọ n'afọ a dịka Daịọsis na ọgbakọ a dị nsọ. Anyị ji nweda n'ala n'arịọ Gị ka Ị gozie Bishop na ezinụlọ ya, na ndị nile na ejere Gị ozi na Daịọsis a. Nye anyị udo dịka anyị na akparịta ụka na Sinọd a. Site N'amara Gị, na amamihe Gị; mee ka anyị mara n'eziokwu, ihe anyị ji bịa n'ụwa, n'ụzọ ọ ga abụ n'ikpe azụ ya edoo anyị anya, na ewezuga Gị, ọdịghị ihe ọzọ anyị bụ ma ọ bụghị nanị ájá. Ka ihe ọmụma a kpalie anyị ime ka oge na ohere ọbụla anyị nwere bara ndị ọzọ uru, rue kwa na otuto Gị; n'ikpe azụ, ka mkpụrụ obi anyị nwee ndụ ebighi-ebi. Nke a ka anyị n'arịọ site na Ya, Onye ịmara Ya bụ inwe ndụ ebighi-ebi, Onye ofufe ana efe Ya bụ ipuzu n'oru dum, Jisụs, Onye bụkwa Kraịst Onyeweanyị na Onye nzọpụta anyị. Amịn. More